Connect with us

AUDIOS

Mirabel Chisom Somi – Chim Oo (Mp3 Download)

Published

on

gt-booster

Mirabel Chisom Somi - Chim OoMirabel Chisom releases a flaming and deep praise titled “Chim Oo” (My God) ,

 

 

Somi Worship – Mirabel Chisom Moneke

…

asim ike ngozi si n’igwe na ada ewoo chaii

ebube chukwu si na igwe na erughari

okwa amarachukwu zuru m na aru eheh

 

awu na ututu ,onwa na abali

okwa unu mana eheh onye chineke meeee bunye ziri udu ngozi

Oga buriri ide ji ulo

 

unu Amara la

okpara nnam bu kwa ide ji ulo meee

okpara chukwu I bu kwa ide ji ulo m

 

chaii

i mana onyinye chukwu anaghi azukwaya na ahia ewoo oo

okwa ifuru akaraka mmadu eee

 

Nani oge ka oga egbu ochake ee

ime elu me ala ,awataghi na Anya oo

 

asim onyinye chukwu adighi ezukwa ya na ori eee

omalicha chim mu ooo

 

okwa ifuru akaraka mmadu ooo

ije love mu oo

 

Nani oge ka oga egbu ochakeee ime elu me ala ,awataghi ya na Anya

Maka gini oo

 

onu mmadu aburo onu chukwu ooo

onu mmadu aburo onu mmuo

o na buzi onye asi o ga awu

 

eme si a onwu eee

kam gwa kwa gi ee

onu mmadu

aburo onu mmuo

 

onu mmadu

aburo onu chukwu ooo

onu mmadu aburo onu

 

mmuo ooo

o na buzi onye asi na Oga awu

 

eme si a onwu eee

kam gwa kwa gi eee

 

onu mmadu aburo onu mmuo ooo

chaii .

gt-boosterSherohost.com

As one of the leading Evangelistic Gospel hub in Africa, we strive to give you the best at all time, We regularly post current Gospel music industry information,News, music, videos, interviews and events. Our God given vision is to bring men close to God Almighty through music and supporting, The Gospel music industry, Gospel artistes and ministries. Contact us: Call line +2348032564751, WhatsApp +2348032564751. Info@gospellover.com

Click to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

SPONDORED AD

ADVERTISEMENT

Advertisement gt-booster