Connect with us

AUDIOS

That Voice – Mbuli Elu (Mp3 Download +Lyrics)

Published

on

gt-booster

That Voice - Mbuli Elu That Voice releases a heartfelt and profound worship song titled “Mbuli Elu” featuring Chidi Solomon and King Fred Paul ,

This song is an inspirational piece that has blessed many souls , Download and be blessed.

 Download   

 

 

 

That Voice – Mbuli Elu Lyrics

 

Mbuli Elu ft. Chidi Solomon & King Fred Paul – That Voice

…

Eze mu

Chukwu imakwa ebuli elu,

ịbulie mu ọgawaru mu

Chukwu

imakwa enyere aka ịyere mu áká na ọbara mu

 

Chukwu

imakwa abakwa eze, ịba mu eze mu achiba chi ooh

Onye ịyere mmiri na ọga ahụ, ọṅụ ya na ọga ahụ ju afọ

 

onye ịyere mmiri na ọga ahụ, ọṅụ ya akpiri agaghị akọ

Isuọ ra mu ụzọ na ime ikpa nga yá ọgwụ agaghi ama mu

 

onye ịyere ji na ọga eri orie ya aguru aghaghị agụ ya

Mbulie elu doro gị anya

 

Mbulie elu doro gị anya chukwu aah haaa heeii heeii mbulie elu doro gị anya chukwu

Aaah heei heeii heeii mbulie elu doro gị anya chukwu

 

Eze ndị mmụọ mbulie elu doro gị anya chukwu

Mbulie elu doro gi anya Chukwu

 

Asim mbulie elu doro gị anya chukwu

Onye ịga emere amara

eh ya ka ịga emere amara ooh

 

Onye ịga enyere aka

ya ka ịga enyere aka

Onye ịga ebulie elu

ọkwa ya ka ịga ebulie elu

 

Eze ndị mmụọ mbulie elu doro gị anya chukwu

Eze na enweghị olili mbulie elu doro gị anya chukwu (x2)

 

Ọkwa gị kwere mu nkwa na ịga emere onwe gị aha

Ọkwa gị kwere mu nkwa na ịga emepere mu ọnụ ụzọ

 

Amaghị ebe ọọ (x2)

Ya ka iji gosi ụwa mbulie elu doro gị anya Chukwu

 

WATCH VIDEO

 

 

 

gt-boosterSherohost.com

As one of the leading Evangelistic Gospel hub in Africa, we strive to give you the best at all time, We regularly post current Gospel music industry information,News, music, videos, interviews and events. Our God given vision is to bring men close to God Almighty through music and supporting, The Gospel music industry, Gospel artistes and ministries. Contact us: Call line +2348032564751, WhatsApp +2348032564751. Info@gospellover.com

Click to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

SPONDORED AD

ADVERTISEMENT

Advertisement gt-booster