Connect with us

AUDIOS

Adazion Ij – Okechi (Download Mp3 +Lyrics)

Published

on

gt-booster

Adazion Ij - OkechiAdazion Ij Releases  a special hit Igbo Gospel Praise titled “Okechi” , Its a song you must have on your playlist , Download free.

 

 Download    

 

 

Adazion Ij – Okechi Lyrics

ihe m ji Karia bu Jesus 3x

okechi m eeeeh!

okechi!!

Emma bu okechi

obu mmuo neri mmu o

okechi neme odogwu

kpowara m okechi 3x

ngwa lewe nu okechi

okechi nwuru nobe 3x

ngwa lewenu nu odogwu ah

odogwu booboo Jesus 2x

okechi bu Jesus 3x

obu mmuo meeeh

obu mmuo ka mmuo 2x

ngwa kpowara m okechi

ihe m jiri Karia..

 

ezemmuo!!

eji m gi aba nba oh

ezemuo meeeh!

ejim gi Anya isi

ufodu na jum ihe Kara m obi okwa gi oh

ihe eji aba nba, ihe ijeoma ji egori

ihe eji eje nba,ojere nba wee ruo na nba gi eeh

agwo noro agwo na be pharo

ibu nu okechi m

agidigba chi m onyedikachi ijeoma eeh

agidigba chi m onyedikachi nenye nwa oh

onyedikachi nenye di oh

onyedika onye nenye uwa daluu eei

 

inwe ihe kariri ya,jide ya enye na muo 2x

Maka obunu okechi m eeyaa…okechi m

okechi oh! anyi achara gi ogba 2x

ebe ibatara ihe na eme oh

okechi bata oh

bata bia nye ejima oh

bata bia too agbu oh

bata bia nye di oh

bata bia nye nwa oh

ihe ineme ka ana ekwu na mgbe uwa

ihe m Jiri Karia

oh okechi! 6x

onye nwuru n’ elu obe, si na onwu binie

dika ini ahu jighi gi,Ike obula ejighi gi

imeriri Ike ini,merie Ike onwu chi m oh

okechi m

nwoke nwere obioma oh

omara mma zuru ahu eeh

I naso mmehie oyi chukwu mana obi ebere gi neme ka nwa amuru na mma ya…

agidigbachi m ooh

onyedika gi chi m oma

onyedikachi m ji eme onu eeiyii

okechi m.

okechi bia!

ka ijeoma gwa gi okwu, gwa gi na ihe imere di m mma ooh

ka m gwa gi okwu na ndu inyere mu di m mma..okechi m

 

ihe m ji Karia eeeh aaii

ihe m ji Karia bu Jesus…..

ihe m ji Karia bu okechi,ihe m ji Karia 2x

okechi nenye nwa

kpowara m okechi ooh 2x

obu mmuo neri mmuo 2x

Emma bu mmuo neri mmuo 3x

okechi m eeeeh 2x

obu nu okechi

Emma bu nu okechi

ihe m ji Karia

 

aahayeeeeh!!!

okechi emeghaworo m oh

imeghaworo m ooh

okechi echetawo m

hichawo m ooh

ana m ayoribara ni me okechi oh tem!! tem!!!

ana m ayoribara na nkume, nkume bu Jesus eeeyaa aayii uuuh

heeei yaaa ayi uuh!!!!

onye onyere ndu fere aka ji Ike ekele

onye onyere di buru nke bu abu Oma eeh

Maka na omere ihe niile nke ne kweghi omume ooh

onye nso meeh, okwagi ka m ji abawanye

onye nso ihe m bu na obugi mere m ya

onye nso ,okwa gi ka m ji abanu

okechi!! 2x na gba achara

okechi!!2x awuchie na m

eburula m ukpa ekele bia

ka m bunye gi ekele eeeeh…

ihe di mma dina aru gi 2x oh

Imara mma nese okwu

anaghi ama nu gi aka chukwu eeeiii

imaka 3x

chi m leeee!, chi obioma!! 2x

chi nanwu n’ elu obe Maka mu ka m wee di

nu mma diri go ndu

oooh okechi 3x

I throway cap for okechi

okwa gi ka m Jiri bia

 

ihe m ji Karia bu okechi

ihe m ji Karia 2x

okechi m eeeeh 2x

Emma bu nu okechi

obu nu okechi

okechi neme odogwu

okechi nagwo oria oh

okechi nenye nwa oh

okechi nenye ego

ihe m ji Karia.

gt-boosterSherohost.com

As one of the leading Evangelistic Gospel hub in Africa, we strive to give you the best at all time, We regularly post current Gospel music industry information,News, music, videos, interviews and events. Our God given vision is to bring men close to God Almighty through music and supporting, The Gospel music industry, Gospel artistes and ministries. Contact us: Call line +2348032564751, WhatsApp +2348032564751. Info@gospellover.com

Click to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

SPONDORED AD

ADVERTISEMENT

Advertisement gt-booster