Connect with us

AUDIOS

Chinyere Udoma – Idirimu Mma (Eze Mo)Mp3+Lyrics

Published

on

gt-booster

Chinyere Udoma - Idirimu Mma (Eze Mo)Amb. Chinyere Udoma releases another soul transforming and inspiring song titled “Idirimu Mma” (Eze Mo ) , Update your playlist now .

 Download    

Chinyere Udoma – Idirimu Mma (Eze Mo) Lyrics

Not Yet Available

Lyrics

Eze

Eze Ndi Eze n’ ezo N’okpuru Ya

The King that all Kings hide under His Coverage

Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze

There is no one who rules with you on the throne

N’elu-igwe, N’elu uwa

In heaven, on earth

Chi Ukwu nani gi bu Okaka

Great God, only you are sovereign

Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze

There is no one who rules with you on the throne

N’elu-igwe, N’elu uwa

Chiukwu nani gi bu okaka

Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze

There is no one who rules with you on the throne

I loro ihe loro enyi

Nkpuru òdum n’onu na-turu ugò laa

You who swallows what swallows the elephant with the Lion in its mouth and won victoriously

Ibu Oke Muo

(The Great Spirit)

Mụọ ndị a na-atụ egwu na-atụ egwu gị

Spirits that are feared dread and fear you

Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze

There is no one who rules with you on the throne

Ibu Oke Muo

You the creation of the Spirits)

Mụọ ndị a na-atụ egwu na-atụ egwu gị

Spirits that are feared dread and fear you

Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze

There is no one who rules with you on the throne

A na-egbu achara, ma na gi bụ oke achara na-eto o

You are the great iroko tree that cannot be burnt down

Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze

There is no one who rules with you on the throne

A na-egbu achara, ma na gi bụ oke achara na-eto o

You are the great iroko tree that cannot be burnt down

Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze

There is no one who rules with you on the throne

Eze

Eze Ndi Eze n’ ezo N’okpuru Ya

The King that all Kings hide under His Coverage

Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze

There is no one who rules with you on the throne

Eze

Eze Ndi Eze n’ ezo N’okpuru Ya

The King that all Kings hide under His Coverage

Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze

There is no one who rules with you on the throne

Heaven and Earth Adore You

The immortals bow before You,

Cherubim and seraphim bow before You

24 elders worship at your feet

gt-boosterSherohost.com

As one of the leading Evangelistic Gospel hub in Africa, we strive to give you the best at all time, We regularly post current Gospel music industry information,News, music, videos, interviews and events. Our God given vision is to bring men close to God Almighty through music and supporting, The Gospel music industry, Gospel artistes and ministries. Contact us: Call line +2348032564751, WhatsApp +2348032564751. Info@gospellover.com

Click to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

SPONDORED AD

ADVERTISEMENT

Advertisement gt-booster