Connect with us

AUDIOS

Mirabel Chisom Somi – Oji Uwa (Mp3 +Lyrics)

Published

on

gt-booster

Mirabel Chisom Somi - Oji Uwa Mirabel Chisom also known as Mirabel Somi releases a heartfelt and inspirational song titled “Oji Uwa” ,

Download ,Listen and remain blessed .

 Download   

 

 

Mirabel Chisom Somi – Oji Uwa Lyrics

Not Available now

 

 

Pure Praise – Mirabel Chisom Moneke

…

Eleke m gi oooo

Chineke nara otuto

Eleke m gi oooo

Ihe eri obam

 

(Ihe eri obam ooo, onye olu ebube)

Aka na-akpolite onye nwuru anwu

Ihe mmadu na-ekweghi m ga m buru

 

Ka m nmechara wee buru

Ekelerem chi na_eme mma niihe Ihe oma ahu omere

Ihe mmadu na_ekweghi Kam buru Ka me Chara wee buru

 

Ekelerem ikwu m gi edu ulo niihe Ihe oma ahu omerem

Ihe mmadu na_ekweghi kam buru ka me chara wee buru

 

Ekelerem chi na_eme mma niihe Ihe oma ahu omere

Ihe mmadu na_ekweghi Kam buru Ka me Chara wee buru

Ekelerem chi na_eme mma niihe Ihe oma ahu omere

 

Ihe mmadu na_ekweghi Kam buru Ka me Chara wee buru

Ekelerem agu na_eche ndu mu niihe Ihe oma ahu omerem

Ihe mmadu na_ekweghi Kam buru Ka me Chara wee buru

 

Ekelerem chi ooo maka Ihe oma ahu omerem

Ekelem gi ooo maka ekpere ahu izaram

Oge odi n’mbu ooo, uwa n’aju nu mu ajuju

 

Ju, ole ebe ka chi mu no

Ole ebe ka chi mu no

 

I wee gosi nu uwa,wee gosi ha oo na mu nwe nu odogwu ooo

 

Ihe ahu mmadu n’echeghi kam bu, mee chara wee buru

Onye…ebere…. n’ ofurum gi na Anya ooo

Ime da la lu mu gi obi ooo

 

Si n’ime da la lu gi obi oo

Akwagi n’ebuli isi mu elu ehh

(onye oma eh)

 

Akwagi n’ebuli isi mu elu ehh

(onye oma eh)

Asim Ihe mmadu n’ekweghi kam buru kam mee chara wee buru…

 

Ekelerem agu na_eche ndu mu niihe Ihe oma ahu omerem

Ihe mmadu na_ekweghi Kam buru Ka me Chara wee buru

Ekelerem chi ooo maka Ihe oma ahu omerem

 

Ihe mmadu na_ekweghi Kam buru Ka me Chara wee buru

 

Ekelerem chi na_eme mma niihe Ihe oma ahu omere

Ihe mmadu na_ekweghi Kam buru Ka me Chara wee buru

 

Ekelerem chi na_eme mma niihe Ihe oma ahu omere

Ihe mmadu na_ekweghi Kam buru Ka me Chara wee buru

Mgbe Oge Chi ruru

 

Oga dika oluebube ehhh

Akwa mgbochi ka etiwa

Ugo nke anyi ga chake

 

No onodu obula

Oga dika oluebube ehh

Ndi na amaghi ga Amara ooo

 

Na Chi anyi n’efe bu onye nmeri…2x

Agu neche mba (Agu neche mba)

Agu neche mba mu o (Agu neche mba)

 

Agu neche mba eche kwa igbo niile eh ah

(onye nmeri)

Too nu ya

 

Agu neche mba (Agu neche mba)

 

Agu neche mba mu o (Agu neche mba)

Agu neche mba eche kwa igbo niile eh ah

 

(onye nmeri)

Agu neche mba (Agu neche mba)

Agu neche mba mu o (Agu neche mba)

 

Agu neche mba eche kwa igbo niile eh ah

(onye nmeri)

Agu neche n’ibu onye nmeri

 

Agu neche n’ibu onye nmeri

Agu neche n’ibu onye nmeri ahh..

Chikadibia mu ooo

 

Ikuku ama no onya n’ibu onye nmeri

Agu neche n’ibu onye nmeri ehh

Ibu oke mmiri n’egbu ogwe

 

(oke mmiri n’egbu ogwe)

Chikadibia odogwu eh

(oke mmiri n’egbu ogwe)

 

Egwú umu ajoo mmuoehh

(onye mmiri)

Osimmiri n’anu olu gi

 

Oke ifufe n’anu olu gi

Mmadu n’anu olu gi

(onye oluebube onye mmeri)

 

Ngwa kpoo ba Eze Jesus onye nmeri ehhh

(Eze Jesus onye nmeri)

Ngwa kpoo ba Eze Jesus onye nmeri ehhh

 

(Eze Jesus onye nmeri)

Igbe oma n’eche ndum Ibu onye nmeri ohhh

(Eze Jesus onye nmeri)

 

Agu n’mba Ibu onye nmeri ahhahhahh

(Eze Jesus onye nmeri)

 

gt-boosterSherohost.com

As one of the leading Evangelistic Gospel hub in Africa, we strive to give you the best at all time, We regularly post current Gospel music industry information,News, music, videos, interviews and events. Our God given vision is to bring men close to God Almighty through music and supporting, The Gospel music industry, Gospel artistes and ministries. Contact us: Call line +2348032564751, WhatsApp +2348032564751. Info@gospellover.com

Click to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

SPONDORED AD

ADVERTISEMENT

Advertisement gt-booster